Ohaneze Ndigbo ji obi mwute n'asi na onwu otutu umu Igbo n'aka ndi omerekome na adighi ahu anya kemgbe abali ole n'ole n'aghahoju ha anya. Ha n'asikwa na ha agbalisigo ike ichoputa ndi nwere ike ibu na ha ma ihe kpatara nsogbu nile a, ma ha enwebeghi ike imata ndi ahu.
Ya kpatara n'Ohaneze Ndigbo South Africa na ariosi onye obula nwere k'osi mara na Ndigbo g'esi tinye onu n'okwu a ma meziere ndi o g'abu n'ese okwu aririo ike ka ha biakwute Ohaneze Ndigbo k'amara k'aga esi mezie nu nsogbu a.
Ndi tinyere aka n'okwu a bu.
Chief Engr Smart Okeugiri Emeka Ezinteje C.
President Ohaneze Ndigbo South Africa Secretary Ohaneze Ndigbo South Africa